Nhazi Webu Tupu anyị amalite iwubere gị akwụ-ozi (web) ọhụrụ, anyị na-agba mbọ̀ ịhụ na anyị leruru ebumnuche gị anya, dịka ihe ị na-eme, ma si na Gụrụ gawa
Nchedo na Ndozi Ihe ọ bụla áká mere na-emebi emebi ma afọ na-aga. Ihe ọ bụla dịkwa n’ụwa na-àká nka ma chi na-efo. Nke a kpatara na akwụ-ozi (web) gị kwesịrị ka Gụrụ gawa
Ihe obibi Ex@kt Web Clinic na-eme ụdịrị ihe mbipụta dị iche iche, ịmaatụ, isiakwụkwọ leta (letterhead), akwụkwọ ekele (greeting card), akwụkwọ oku oriri na oñụñụ Gụrụ gawa
Mgbasa ozi ụwa Eleghị anya ị ga-eso chọpụta n’ụwa agbanwela taata site na ngịga-ụwa (internet). E nweziri nkàtá na ọgbakọ n’ụdi dị iche iche na ngịga-ụwa (internet), Gụrụ gawa